The Preliminary ODEZURUIGBO vol 5: preliminary ODEZURUIGBO vol 5
Nkọwa Jonal Odezuruigbo Odezuruigbo bụ Jonal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afirika na Nzikọrịta Ozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niile”....
Journals
How to use
Resources
TJS Support
Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria
ODEZURUIGBO AN INTERNATIONAL JOURNAL OF IGBO, AFRICAN AND COMMUNICATION STUDIES
Nkọwa Jonal Odezuruigbo Odezuruigbo bụ Jonal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afirika na Nzikọrịta Ozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niile”....
Ụmị edemedeAkwamozu nwaọkpụ bụ otu n'ime omenala e nwere na Nnewi nke e ji eme ka mkpụrụobi nwaọkpụnwụrụ anwụ laruo n'udo. Usoro akwamozu na Nnewi malitere n'oge gboo dịwa ire mana...
Ụmị edemede Nchọcha a bụ ntụcha agwara na njirimara asịnilu ụmụ anụmanụ na nsirihụ ndị Igbo n’usoro amụmamụ asụsụ ncheke. Amụmamụ asụsụ ncheke bụ amụmamụ na-elekwasị anya na nghọta...
Ụmị edemedeỌmụmụ bụ ọrụ na ngọzi pụrụ iche na-esite n’ Alụmdi na Nwunye apụta nke bụ otu ụzọ agbụrụsi abawanye. Amụtaghị nwa bụ otu ihe na-eme alụmalụ ọ dị ka nke ihe ụtọ na-adịghị...
Ụmị edemede
The study is focused on clay as a medium of self-expression, in art and its value. A brief and simple explanation about clay is made, and also simple explanation about clay and its...
Ụmị edemedeNkwụ bụ otu n’ime osisi ndị Igbo ji eme ọnụ. Nke a na-egosị na ọ bụ isi sekpụ ntị n’osisi e nwere n’ala Igbo. Ọ bụ na nkwụ ka e si enweta akwụ e ji esi nri niile a na-es...
This work evaluates totemism in Igbo culture as an African belief system. The younger generation is bereft of the knowledge of what totems are in Igbo culture because the missionar...