TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

ODEZURUIGBO JOURNAL

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed ISSN: 2672-4243
Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

MMETỌ ỤMỤ AKA N’ALA IGBO DỊ KA MGBOCHI NYE NTOLITE HA

Chiamaka Patience Ilechukwu, Daniel Ihunanya Ilechukwu · Pages 93-101 · August 14, 2020

ISSN 2672-4243

Authors

  • Chiamaka Patience Ilechukwu Corresponding author
  • Daniel Ihunanya Ilechukwu

Abstract

Steet Anambra dị n’ala igbo nke dị n’ọdịda anyanwụ nke Naịjiria. Ndị Igbo bụ ndị a maara dị ka ndị na-ahụ ụmụaka n’anya. Ụmụaka ndị a na-adabere na nne na nna ha, ndị nkụzi na ndị ezi na ụlọ maka ihe ọ bụla na-akpa ha. Mmekọrịta a ụmụaka, nne na nna ha na ndị ọzọ na-enwe na-emetụta ihe niile banyere ha, otito ha, echiche ha, nsirihụ ndụ ha, mmekọrịta ha na mmadụ ibe ha dgz. ụfọdụ nne na nna n’iji zụpụta ụmụ ha na-emerụ ụmụ aka ahụ n’ihi ụdị ntaramahụhụ ha na-enye ụmụ aka. N’ala Igbo, ọ na-ahịa ndị nne na nna ahụ na ndị okenye ndị ọzọ so azụ ụmụ ntakịrị ahụ ịchọpụta ihe bụ mmetϙ na ụdịdị mmetϙ dị iche iche. Ụfọdụ ụmụ aka n’ala Igbo gabịgara mmetϙ na-ezipụta otu ma ọ bụ ọtụtụ n’ime akparamagwa a ga-ezipụta na nchọcha a. Nchọcha a ga-enyere nne na nna na ndị ọzọ na-azụ ụmụ aka aka ichọpụta ihe ndị a.
Okwu dị mkpa: mmetϙ ụmụ aka, akparamagwa, ala Igbo

Keywords

mmetϙ ụmụ aka, njirimara, ala Igbo, steet Anambra

How to cite

No formats match your search.

Pick a style from the searchable list. Download uses the format currently selected.

Reference managers: RIS · BibTeX · EndNote

In-text (APA): (Ilechukwu & Ilechukwu, 2020) · Ilechukwu and Ilechukwu (2020)