ECHICHE NDỊ IGBO BANYERE IME MKPUKE NA BEBI MAMA NA NDỤ ỤMỤ AGBỌGHỌ: NZIPỤTA HA N’AGỤMAGỤ OBIECHINA NA ONYE KPAA NKỤ AHỤHỤ
ỤmịedemedeIme ọkwa abụghị okwu ọhụụ na ntị ndị mmadụ n’oge a ka ọ dị n’oge gboo n’ihi na ọtụtụ ụmụ agbọghọ jizi ya mere akaọrụ na ụzọ ha si akapụ ụmụ nwoke ejideghị onwe ha ego n’a...